Ọlu Ndi-Ozi 10:42 Bible Nso (IGBOB)

O we nye ayi iwu ka ayi kwusara ndi-Ju, ka ayi kwusi kwa ike na Onye a bu Onye Chineke kaworo ibu Onye-ikpé nke ndi di ndu na ndi nwuru anwu.

Ọlu Ndi-Ozi 10

Ọlu Ndi-Ozi 10:36-48