Ọlu Ndi-Ozi 10:40 Bible Nso (IGBOB)

Onye ahu ka Chineke mere ka O si n'ọnwu bilie n'ubọchi nke-atọ, O were kwa Ya nye ka egosi Ya n'ìhè.

Ọlu Ndi-Ozi 10

Ọlu Ndi-Ozi 10:34-48