Ọlu Ndi-Ozi 10:33 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere n'otù oge ahu ka m'zigara gi; gi onwe-gi me-kwa-ra nke-ọma na i biawo. Ya mere ub͕u a ayi onwe-ayi nile nọ n'ebe a n'iru Chineke, inu ihe nile nke Onye-nwe-ayi nyeworo gi n'iwu.

Ọlu Ndi-Ozi 10

Ọlu Ndi-Ozi 10:31-34