Ọlu Ndi-Ozi 10:24 Bible Nso (IGBOB)

N'echi-ya ha ba nime Sisaria. Ma Kọniliọs nēle anya ha, ọ kpọkọ-kwa-rari ndi-ikwu-ya na ndi-eyì-ya ọ huru n'anya.

Ọlu Ndi-Ozi 10

Ọlu Ndi-Ozi 10:22-30