Ọlu Ndi-Ozi 1:18 Bible Nso (IGBOB)

(Ya mere onye a sitere n'ugwọ-ọlu nke ajọ omume-ya nata otù iberibe ala; o we da su isi n'ala, tipue afọ-ya, ngiri-afọ-ya nile we nuputa.

Ọlu Ndi-Ozi 1

Ọlu Ndi-Ozi 1:16-20