Ọlu Ndi-Ozi 1:11 Bible Nso (IGBOB)

ndi si-kwa-ara, Ndikom nke Galili, gini mere unu nēguzo nēle anya n'elu-igwe? Jisus nka, Onye anapuru n'ebe unu nọ rigo n'elu-igwe, gābia n'otù aka ahu dika unu kiriri Ya ka Ọ nāga n'elu-igwe.

Ọlu Ndi-Ozi 1

Ọlu Ndi-Ozi 1:4-18