Nkpughe 9:18 Bible Nso (IGBOB)

Esitere n'ihe-otiti atọ ndia b͕u otù uzọ n'uzọ atọ nke madu nile, ya bu site n'ọku ahu na anwuru-ọku ahu na brimstone ahu, nke nēsi n'ọnu-ha puta.

Nkpughe 9

Nkpughe 9:15-21