Nkpughe 22:17 Bible Nso (IGBOB)

Mọ Nsọ na nwanyi ahu anālu ọhu nāsi kwa, Bia. Onye nānu, ya si kwa, Bia. Onye akpiri nākpọ kwa nku, ya bia: onye nāchọ, ya nara miri nke ndu ahu n'efù.

Nkpughe 22

Nkpughe 22:16-20