Nkpughe 21:6 Bible Nso (IGBOB)

O we sim, Emewo ha. Mu onwem bu Alfa ahu na Omega ahu, nmalite na ọgwugwu. Mu onwem gēnye onye akpiri nākpọ nku miri site n'isi-iyi miri nke ndu ahu n'efu.

Nkpughe 21

Nkpughe 21:3-13