Nkpughe 2:7 Bible Nso (IGBOB)

Onye nwere nti, ya nu ihe Mọ Nsọ nāgwa nzukọ Kraist. Onye nēmeri emeri, ya ka M'gēkweye ka o rie nkpuru si n'osisi nke ndu ahu puta, bú nke di na Paradais nke Chineke.

Nkpughe 2

Nkpughe 2:2-11