Nkpughe 2:18 Bible Nso (IGBOB)

Dega-kwa-ra mọ-ozi nke nzukọ Kraist di na Taiataira akwukwọ, si,Ihe ndia ka Ọkpara Chineke nēkwu, Onye anya-Ya abua di ka ire ọku, ukwu-Ya abua di kwa ka ọla akwọchapuru ka o b͕upu:

Nkpughe 2

Nkpughe 2:11-23