Nkpughe 2:1 Bible Nso (IGBOB)

Degara mọ-ozi nke nzukọ Kraist di n'Efesọs akwukwọ, si,Ihe ndia ka Ọ nēkwu, bú Onye nēji kpakpando asa ahu n'aka-nri-Ya, Onye nējeghari n'etiti ihe-idọba-oriọna asa ahu nke eji ọla-edo me:

Nkpughe 2

Nkpughe 2:1-4