Nkpughe 19:9 Bible Nso (IGBOB)

O we sim, De akwukwọ, Ngọzi nādiri ndi akpọworo ibia na nri-anyasi ọlulu-nwunye nke Nwa-aturu ahu. O we sim, Ndia bu okwu nke Chineke kwuru n'ezie.

Nkpughe 19

Nkpughe 19:8-10