Nkpughe 17:7 Bible Nso (IGBOB)

Mọ-ozi ahu we sim, N'ìhi gini ka o juru gi anya? mu onwem gāgwa gi ihe-omimi nke nwanyi ahu, na nke anu-ọhia ahu nke nēburu ya, nke nwere isi asa ahu na mpi iri ahu.

Nkpughe 17

Nkpughe 17:1-12