Nkpughe 14:1 Bible Nso (IGBOB)

M'we hu, ma le, Nwa-aturu ahu ka Ọ nēguzo n'ugwu Zaion, Ya na ọgu nnù iri na ọgu nnù asatọ, bú ndi edeworo aha-Ya na aha Nna-Ya n'egedege-iru-ha.

Nkpughe 14

Nkpughe 14:1-2