Nkpughe 12:17 Bible Nso (IGBOB)

Dragon ahu we wesa nwanyi ahu iwe, we pua ibu agha megide nkpuru-ya fọduru, bú ndi nēdebe ihe nile Chineke nyere n'iwu, ndi nēnwe kwa àmà nke Jisus:

Nkpughe 12

Nkpughe 12:7-17