Nkpughe 1:17 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e m'huru Ya, m'we da n'ala n'ukwu-Ya dika onye nwuru anwu. O we bikwasim aka-nri-Ya, si, Atula egwu; Mu onwem bu onye mbu na onye ikpe-azu,

Nkpughe 1

Nkpughe 1:8-20