Nehemaia 7:67 Bible Nso (IGBOB)

nāgughi orù-ha ndikom na orù-ha ndinyom, ndi di nnù iri-na-asatọ na ọgu isi na iri na asa: ha nwe-kwa-ra ọgu madu iri-na-abua na ise bu ndikom nābù abù na ndinyom nābù abù.

Nehemaia 7

Nehemaia 7:57-70