Ndi Rom 8:29 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ndi O buru uzọ mara, O bu-kwa-ra uzọ ka ha àkà, ka ha na onyinyo nke Ọkpara-Ya nwekọ otù udi, ka O we buru onye ebu uzọ mu n'etiti ọtutu umu-nna:

Ndi Rom 8

Ndi Rom 8:28-34