Ndi Rom 8:20 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na edoro ihe ahu ekèrè èkè n'okpuru ihe-efu, ọ bughi na ọ chọrọ ya, kama n'ihi Onye ahu Nke doro ya n'okpuru ya n'olile-anya;

Ndi Rom 8

Ndi Rom 8:17-22