Ndi Rom 6:11 Bible Nso (IGBOB)

Otú a unu onwe-unu, nāgu-kwa-nu na unu onwe-unu bu ndi nwuru anwu n'ebe nmehie di, ma na unu nādi ndu nime Kraist Jisus n'ebe Chineke nọ.

Ndi Rom 6

Ndi Rom 6:4-21