Ndi Rom 6:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Gini ka ayi gēkwu kwa? Àyi gānọgide na nmehie, ka amara we rie nne?

2. Chineke ekwela. Ayi onwe-ayi, bú ndi nwuru n'ebe nmehie di, àyi gēsi aṅa nādi ndu ọzọ nime ya?

Ndi Rom 6