Ndi Rom 3:5 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na ajọ omume-ayi eme ka ezi omume Chineke puta ìhè, gini ka ayi gēkwu? Chineke, Onye nēme ka iwe-Ya dakwasi ayi, Ọ̀ bu onye ajọ omume? (Anamekwu dika madu.)

Ndi Rom 3

Ndi Rom 3:2-7