Ndi Rom 3:29 Bible Nso (IGBOB)

Ma-ọbu Chineke, Ọ̀ bu Chineke nke nání ndi-Ju? Ọ̀ bughi kwa Chineke nke ndi mba ọzọ? E, ọ bu kwa nke ndi mba ọzọ:

Ndi Rom 3

Ndi Rom 3:25-31