Ndi Rom 3:14-16 Bible Nso (IGBOB)

14. Ndi ọnu-ha juru n'ọb͕ub͕a-iyi na ihe-ilu:

15. Ukwu-ha di ngwa iwusì ọbara;

16. Nbibi na ihuju-anya di n'uzọ nile ha;

Ndi Rom 3