Ndi Rom 3:10-12 Bible Nso (IGBOB)

10. dika edeworo ya n'akwukwọ nsọ, si,Ọ dighi onye bu onye ezi omume, ọ dighi otù onye ma-ọli;

11. Ọ dighi onye nāghọta,Ọ dighi onye nāchọ Chineke;

12. Ha nile ewezugawo onwe-ha, ha nile abaghi n'ihe n'otù;Ọ dighi onye nēme ihe ọma, ọ dighi ọbuná otù onye:

Ndi Rom 3