Ndi Rom 2:4 Bible Nso (IGBOB)

Ma-ọbu ì nēlelì àkù nke obi-ọma-Ya na nke nnagide-Ya na nke ogologo-ntachi-obi-Ya, ebe i nāmaghi na ọlu obi-ọma Chineke nēdubà gi na nchèghari?

Ndi Rom 2

Ndi Rom 2:2-13