Ndi Rom 2:24 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na anēkwulu aha Chineke n'etiti ndi mba ọzọ n'ihi unu, dika edeworo ya n'akwukwọ nsọ.

Ndi Rom 2

Ndi Rom 2:23-28