Ndi Rom 2:14 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi na mb͕e ọ bula ndi mba ọzọ ndi nēnweghi iwu nēme ihe nile di n'iwu site ka esi mu ha, ndi ahu, ọ bu ezie na ha enweghi iwu, ma ha onwe-ha bu iwu enyere onwe-ha;

Ndi Rom 2

Ndi Rom 2:10-19