Ndi Rom 14:7 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ọ dighi onye ọ bula n'etiti ayi nke di ndu n'ebe ya onwe-ya nọ, ọ dighi kwa onye ọ bula nwuru anwu n'ebe ya onwe-ya nọ.

Ndi Rom 14

Ndi Rom 14:1-15