Ndi Rom 14:22 Bible Nso (IGBOB)

Okwukwe ahu nke gi onwe-gi nwere, nwe ya n'onwe-gi n'iru Chineke. Ngọzi diri onye nēkpeghi onwe-ya ikpé n'ihe ọ nānwaputa.

Ndi Rom 14

Ndi Rom 14:20-23