Ndi Rom 14:20 Bible Nso (IGBOB)

Akwatula ọlu Chineke n'ihi ihe-oriri. Ihe nile di ọcha n'ezie; ma ihe ọ bula buru madu ahu ihe ọjọ, onye were ihe-isu-ngọngọ nēri ya.

Ndi Rom 14

Ndi Rom 14:16-22