Ndi Rom 14:13 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere ka ayi ghara ikperita ibe-ayi ikpé ọzọ: ma kama ya kpenu ikpé a, ka onye ọ bula ghara idebe ihe-isu-ngọngọ, ma-ọbu ọnyà, n'uzọ nwa-nna-ya.

Ndi Rom 14

Ndi Rom 14:7-20