Ndi Rom 13:3 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ndi-isi abughi ihe-egwu n'ebe ezi ọlu di, kama n'ebe ọlu ọjọ di. Ma ì chọghi ka i tua egwu onye ahu nāchi isi? nēme ezi ihe, i gēnwe kwa otuto site n'aka ya:

Ndi Rom 13

Ndi Rom 13:1-12