Ndi Rom 12:1 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere, umu-nnam, ejim obi-ebere nile nke Chineke nāriọ unu, ka unu che aru-unu n'iru Chineke, dika àjà di ndu, di nsọ, nke di Chineke ezi utọ, nke bu ikpe-ekpere-unu dika uche si di.

Ndi Rom 12

Ndi Rom 12:1-10