Ndi Rom 11:12 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na ndahie-ha bu àkù nke uwa, ọ buru kwa na ila-ala-ha bu àkù nke ndi mba ọzọ; òzùzù-ha gēsi aṅa ghara ibu kari àkù-ha nke-uku?

Ndi Rom 11

Ndi Rom 11:2-14