Ndi Rom 10:18 Bible Nso (IGBOB)

Ma asim, Ọ̀ gābu na ha anughi? Ha nuru ezie,N'uwa nile ka olu-ha puru jezue,Na nsọtu nile nke elu-uwa dum madu bi ka okwu-ha puwo-kwa-ra jezue.

Ndi Rom 10

Ndi Rom 10:10-20