Ndi Rom 10:14 Bible Nso (IGBOB)

Hà gēsi kwa aṅa kpọku Onye ahu ha akēkweghi na Ya? ma hà gēsi aṅa kwere n'Onye ahu ha akānughi okwu-Ya? ma hà gēsi aṅa nu ma onye nēkwusa anọghi?

Ndi Rom 10

Ndi Rom 10:7-21