Ndi Rom 1:7 Bible Nso (IGBOB)

Pọl nka nēdegara ndi nile nọ na Rom akwukwọ, bú ndi Chineke huru n'anya, ndi akpọrọ ibu ndi nsọ: Amara diri unu na udo nke si n'aka Chineke Nna-ayi na Onye-nwe-ayi Jisus Kraist bia.

Ndi Rom 1

Ndi Rom 1:2-16