Ndi Kọlọsi 4:17-18 Bible Nso (IGBOB)

17. Ọzọ, sinu Akipọs, Lezie ije-ozi nke i natara nime Onye-nwe-ayi anya, ka i jezu ya.

18. Ekele nke mu Pọl, nke m'ji aka nkem de. Chetanu ab͕um. Ka amara diyere unu.

Ndi Kọlọsi 4