Ndi-Ikpe 9:38 Bible Nso (IGBOB)

Zebul we si ya, Òle ebe ọnu-gi ub͕u a, na i nāsi, Ònye bu Abimelek, na ayi gēfè ya òfùfè? Nkà abughi ndi nke i juworo? biko, pua ub͕u a, buso ha agha.

Ndi-Ikpe 9

Ndi-Ikpe 9:31-46