Ndi-Ikpe 9:27 Bible Nso (IGBOB)

Ha we pua ba n'ubi, ghọ nkpuru ubi-vine nile ha, zọcha nkpuru-vine, me ememe otuto, ba n'ulo chi-ha, rie ihe, ṅu kwa ihe-ọṅuṅu, kọcha Abimelek.

Ndi-Ikpe 9

Ndi-Ikpe 9:18-30