Ndi-Ikpe 8:24 Bible Nso (IGBOB)

Gideon we si ha, Ka m'riọ unu aririọ, nye-kwa-num, nwoke ọ bula nb͕a-aka nke ihe-nkwata-ya. (N'ihi ma ha nwere nb͕a-aka ọla-edo, n'ihi na ndi Ishmael ka ha bu.)

Ndi-Ikpe 8

Ndi-Ikpe 8:22-26