Ndi-Ikpe 8:19 Bible Nso (IGBOB)

Ọ si, Umu-nnem, bú umu-ndikom nnem muru, ka ha bu: Jehova nādi ndu! asi na unu emewo ka ha di ndu, agaghm-eb͕uwori unu.

Ndi-Ikpe 8

Ndi-Ikpe 8:18-25