Ndi-Ikpe 7:18 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e m'fùru opì-ike, mu onwem na ndi nile nke sorom, unu gāfù kwa opì-ike, ọbuná unu onwe-unu, buruburu ọmuma-ulo-ikwū ahu nile, si, Ayi diri Jehova, di-kwa-ra Gideon.

Ndi-Ikpe 7

Ndi-Ikpe 7:13-22