Ndi-Ikpe 7:12 Bible Nso (IGBOB)

Ma ndi Midian na ndi Amalek na umu Iru-anyanwu nile nāmade nime ndagwurugwu ahu dika igurube n'uba; iguta-ọgugu adighi kwa camel-ha, dika ájá nke di n'usọ oké osimiri n'uba.

Ndi-Ikpe 7

Ndi-Ikpe 7:4-16