Ndi-Ikpe 6:4 Bible Nso (IGBOB)

ha we ma ulo-ikwū-ha imegide ha, we bibie ihe-omume ala, rue ebe i gābà na Geza, ha arapughi kwa ihe nēdebe ndu n'Israel, ma ọ bu aturu, ma-ọbu ehi, ma-ọbu inyinya-ibu.

Ndi-Ikpe 6

Ndi-Ikpe 6:1-8