Ndi-Ikpe 6:37 Bible Nso (IGBOB)

le, mu onwem nētiye aji-anu ebìri ebì n'ebe-nzọcha-ọka; ọ buru na igirigi adikwasi nání n'aji-anu ebìri ebì ahu, ma ọkpukpọ-nku adikwasi n'ala nile buruburu, m'gāmara kwa na I gēsi n'akam zọputa Israel, dika I kwuworo.

Ndi-Ikpe 6

Ndi-Ikpe 6:28-40