Ndi-Ikpe 6:30 Bible Nso (IGBOB)

Ndikom obodo ahu we si Joash, Me ka nwa-gi puta, ka ọ nwua: n'ihi na ọ kwatuwo ebe-ichu-àjà Beal, na n'ihi na o b͕utuwo Ashera nke di n'akuku ya.

Ndi-Ikpe 6

Ndi-Ikpe 6:21-33