Ndi-Ikpe 6:27 Bible Nso (IGBOB)

Gideon we chiri ndikom iri sitere na ndi-orù-ya, o me dika Jehova gwara ya okwu: o rue, n'ihi na ọ turu egwu ulo nna-ya na ndikom obodo-ya, ime ya n'ehihie, na o mere ya n'abali.

Ndi-Ikpe 6

Ndi-Ikpe 6:23-29